Aịzaya 34:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na Jehova na-eweso mba niile iwe,+ o nwekwara ọnụma megide ndị agha ha niile.+ Ọ ga-ebibi ha; ọ ga-egbu ha.+ Jeremaya 25:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 M wee nara Jehova iko ahụ wee mee ka mba niile Jehova zigara m ṅụọ mmanya dị na ya:+
2 N’ihi na Jehova na-eweso mba niile iwe,+ o nwekwara ọnụma megide ndị agha ha niile.+ Ọ ga-ebibi ha; ọ ga-egbu ha.+