Abụ Ọma 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Gịnị mere onye ajọ omume ji lelịa Chineke?+Ọ sịwo n’obi ya: “Ị gaghị eme ka a zaa ajụjụ.”+ Jeremaya 27:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nke a bụ ihe Jehova gwara m, ‘Meere onwe gị agbụ na osisi yok,+ nyara ha n’olu.+