2 Ndị Eze 24:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma ndị dike niile, ndị dị puku asaa, na ndị omenkà na ndị na-ewu mgbidi siri ike, ndị dị otu puku, ndị dike niile na-ebu agha, ka eze Babịlọn kpụụrụ ka ha bụrụ ndị a dọọrọ n’agha laa Babịlọn.+
16 Ma ndị dike niile, ndị dị puku asaa, na ndị omenkà na ndị na-ewu mgbidi siri ike, ndị dị otu puku, ndị dike niile na-ebu agha, ka eze Babịlọn kpụụrụ ka ha bụrụ ndị a dọọrọ n’agha laa Babịlọn.+