Aịzaya 29:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova, bụ́ onye gbapụtara Ebreham,+ gwara ụlọ Jekọb: “Ihere agaghị eme Jekọb ugbu a, ihu ya agaghịkwa agbarụ agbarụ;+
22 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova, bụ́ onye gbapụtara Ebreham,+ gwara ụlọ Jekọb: “Ihere agaghị eme Jekọb ugbu a, ihu ya agaghịkwa agbarụ agbarụ;+