Jeremaya 29:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘N’ihi na mụ onwe m maara nke ọma ihe m na-echere unu,’+ ka Jehova kwuru, ‘echiche udo, ọ bụghị nke ọdachi,+ ime ka unu nwee ọdịnihu na olileanya.+
11 “‘N’ihi na mụ onwe m maara nke ọma ihe m na-echere unu,’+ ka Jehova kwuru, ‘echiche udo, ọ bụghị nke ọdachi,+ ime ka unu nwee ọdịnihu na olileanya.+