Abụ Ọma 37:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Iwu Chineke ya dị n’obi ya;+Ụkwụ agaghị ama ya jijiji.+ Ndị Hibru 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Nke a bụ ọgbụgba ndụ mụ na ha ga-agba mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị,’ ka Jehova kwuru. ‘M ga-etinye iwu m n’obi ha, m ga-edekwa ya n’uche ha,’”+
16 “‘Nke a bụ ọgbụgba ndụ mụ na ha ga-agba mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị,’ ka Jehova kwuru. ‘M ga-etinye iwu m n’obi ha, m ga-edekwa ya n’uche ha,’”+