Jeremaya 30:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Unu ga-abụ ndị m,+ mụ onwe m ga-abụkwa Chineke unu.”+ Ndị Hibru 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘N’ihi na nke a bụ ọgbụgba ndụ nke mụ na ụlọ Izrel ga-agba mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị,’ ka Jehova sịrị. ‘M ga-etinye iwu m n’uche ha, m ga-edekwa ya n’ime obi ha.+ M ga-abụkwa Chineke ha,+ ha onwe ha ga-abụkwa ndị m.+
10 “‘N’ihi na nke a bụ ọgbụgba ndụ nke mụ na ụlọ Izrel ga-agba mgbe ụbọchị ndị ahụ gasịrị,’ ka Jehova sịrị. ‘M ga-etinye iwu m n’uche ha, m ga-edekwa ya n’ime obi ha.+ M ga-abụkwa Chineke ha,+ ha onwe ha ga-abụkwa ndị m.+