2 Ndị Eze 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee jide ya, o wee bịarute n’akụkụ ụzọ ịnyịnya si abanye+ n’ụlọ eze,+ e wee gbuo ya n’ebe ahụ.+ 2 Ihe E Mere 23:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ha wee jide ya. Mgbe o rutere n’ebe ịnyịnya si abanye n’ọnụ ụzọ ámá ụlọ eze, ha gburu ya n’ebe ahụ ozugbo.+ Nehemaya 3:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ndị nchụàjà rụziri mgbidi n’elu Ọnụ Ụzọ Ámá Ịnyịnya,+ onye ọ bụla n’ihu ụlọ ya.
16 Ha wee jide ya, o wee bịarute n’akụkụ ụzọ ịnyịnya si abanye+ n’ụlọ eze,+ e wee gbuo ya n’ebe ahụ.+
15 Ha wee jide ya. Mgbe o rutere n’ebe ịnyịnya si abanye n’ọnụ ụzọ ámá ụlọ eze, ha gburu ya n’ebe ahụ ozugbo.+