1 Ndị Eze 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ bụ mgbe ahụ ka Sọlọmọn wuuru Kimọsh+ ebe dị elu,+ bụ́ ihe arụ+ nke Moab, n’ugwu+ dị n’ihu+ Jeruselem, wuokwara Molek bụ́ ihe arụ nke ụmụ Amọn. 2 Ndị Eze 21:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wukwara ebe ịchụàjà dị iche iche n’ụlọ Jehova,+ bụ́ ụlọ Jehova kwuru banyere ya, sị: “Ọ bụ na Jeruselem ka m ga-eme ka aha m dịrị.”+ Zefanaya 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ahụhụ ga-adịrị obodo na-enupụ isi ma na-emerụ onwe ya, bụ́ obodo mmegbu!+
7 Ọ bụ mgbe ahụ ka Sọlọmọn wuuru Kimọsh+ ebe dị elu,+ bụ́ ihe arụ+ nke Moab, n’ugwu+ dị n’ihu+ Jeruselem, wuokwara Molek bụ́ ihe arụ nke ụmụ Amọn.
4 O wukwara ebe ịchụàjà dị iche iche n’ụlọ Jehova,+ bụ́ ụlọ Jehova kwuru banyere ya, sị: “Ọ bụ na Jeruselem ka m ga-eme ka aha m dịrị.”+