Levitikọs 18:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “‘Ekwela ka e were nwa gị ọ bụla nye+ Molek.+ Emerụla+ aha Chineke gị n’ụzọ dị otú ahụ. Abụ m Jehova.+ Levitikọs 20:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụrụ na ndị ala unu amara ama leghara onye ahụ anya wee ghara igbu ya mgbe o nyere Molek nke ọ bụla n’ime ụmụ ya,+
21 “‘Ekwela ka e were nwa gị ọ bụla nye+ Molek.+ Emerụla+ aha Chineke gị n’ụzọ dị otú ahụ. Abụ m Jehova.+
4 Ọ bụrụ na ndị ala unu amara ama leghara onye ahụ anya wee ghara igbu ya mgbe o nyere Molek nke ọ bụla n’ime ụmụ ya,+