Nehemaya 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee ruo na, ngwa ngwa ndị iro anyị niile+ nụrụ ya, mba niile gbara anyị gburugburu ahụkwa ya, ihere onwe ha mere ha ozugbo, ha amarakwa na ọ bụ Chineke+ mere ka a rụọ ọrụ a.
16 O wee ruo na, ngwa ngwa ndị iro anyị niile+ nụrụ ya, mba niile gbara anyị gburugburu ahụkwa ya, ihere onwe ha mere ha ozugbo, ha amarakwa na ọ bụ Chineke+ mere ka a rụọ ọrụ a.