Ezikiel 17:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘“Dị nnọọ ka m dị ndụ,”+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, “n’obodo eze ahụ nke mere onye ahụ eze, bụ́ onye ahụ ledara iyi ọ ṅụrụ anya,+ mebiekwa ọgbụgba ndụ ya, n’ebe ya na eze ahụ nọ n’ime Babịlọn, ka ọ ga-anwụ.+
16 “‘“Dị nnọọ ka m dị ndụ,”+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, “n’obodo eze ahụ nke mere onye ahụ eze, bụ́ onye ahụ ledara iyi ọ ṅụrụ anya,+ mebiekwa ọgbụgba ndụ ya, n’ebe ya na eze ahụ nọ n’ime Babịlọn, ka ọ ga-anwụ.+