Joshụa 18:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Nza+ wee daara ebo Benjamin+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ókèala ha nwetara site na nza e fere wee dịrị n’agbata ala ụmụ Juda+ na ụmụ Josef.+
11 Nza+ wee daara ebo Benjamin+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ, ókèala ha nwetara site na nza e fere wee dịrị n’agbata ala ụmụ Juda+ na ụmụ Josef.+