2 Ihe E Mere 31:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Hezekaya wee kwuo ka e dozie ụlọ iri ihe+ ndị dị n’ụlọ Jehova. Ha wee dozie ha.