Diuterọnọmi 31:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mụ onwe m ga-ewepụ ihu m n’ụbọchị ahụ n’ihi ihe ọjọọ niile ha mere, n’ihi na ha agakwuruwo chi ọzọ dị iche iche.+ Jeremaya 44:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma ha egeghị ntị,+ ha atọghịkwa ntị n’ala ka ha wee hapụ ihe ọjọọ ha na-eme, site n’ịhapụ isurere chi ọzọ dị iche iche ihe nsure ọkụ.+
18 Mụ onwe m ga-ewepụ ihu m n’ụbọchị ahụ n’ihi ihe ọjọọ niile ha mere, n’ihi na ha agakwuruwo chi ọzọ dị iche iche.+
5 Ma ha egeghị ntị,+ ha atọghịkwa ntị n’ala ka ha wee hapụ ihe ọjọọ ha na-eme, site n’ịhapụ isurere chi ọzọ dị iche iche ihe nsure ọkụ.+