Aịzaya 45:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Mkpụrụ niile+ nke Izrel ga-abụ ndị ziri ezi+ n’ime Jehova, ọ bụkwa n’ime ya ka ha ga na-anya isi.’”+ Jeremaya 9:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Ma, ka onye na-anya isi nyaa isi na o nwere nghọta+ banyere m, marakwa m, na mụ onwe m bụ Jehova,+ Onye na-egosi obiọma,* na-ekpekwa ikpe ziri ezi ma na-eme ezi omume n’ụwa;+ n’ihi na ọ bụ ihe ndị a na-atọ m ụtọ,”+ ka Jehova kwuru. 1 Ndị Kọrịnt 1:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 ka o wee dị nnọọ ka e dere, sị: “Onye na-anya isi, ya jiri Jehova nyaa isi.”+
25 Mkpụrụ niile+ nke Izrel ga-abụ ndị ziri ezi+ n’ime Jehova, ọ bụkwa n’ime ya ka ha ga na-anya isi.’”+
24 “Ma, ka onye na-anya isi nyaa isi na o nwere nghọta+ banyere m, marakwa m, na mụ onwe m bụ Jehova,+ Onye na-egosi obiọma,* na-ekpekwa ikpe ziri ezi ma na-eme ezi omume n’ụwa;+ n’ihi na ọ bụ ihe ndị a na-atọ m ụtọ,”+ ka Jehova kwuru.