Jeremaya 52:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha wee jide eze kpụrụ ya bịakwute eze Babịlọn+ n’ime Ribla,+ n’ala Hemat,+ ka o kpee ya ikpe.+