-
Jeremaya 41:3Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
3 Ishmel gbukwara ndị Juu niile ya na ha nọ, ya bụ, ndị ha na Gedalaya nọ na Mizpa, tinyere ndị Kaldia nọ n’ebe ahụ, ya bụ, ndị agha.
-