Abụ Ọma 37:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Tụkwasị Jehova obi, na-emekwa ihe ọma;+Biri n’ụwa, na-eme ihe n’ikwesị ntụkwasị obi.+ Jeremaya 27:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘“‘Ma mba nke ga-anyara yok eze Babịlọn n’olu wee jeere ya ozi, m ga-eme ka o zuru ike n’ala ya,’ ka Jehova kwuru, ‘ọ ga-akọkwa ihe na ya, birikwa na ya.’”’”+
11 “‘“‘Ma mba nke ga-anyara yok eze Babịlọn n’olu wee jeere ya ozi, m ga-eme ka o zuru ike n’ala ya,’ ka Jehova kwuru, ‘ọ ga-akọkwa ihe na ya, birikwa na ya.’”’”+