Diuterọnọmi 16:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ị ga-eme ememme ụlọ ndò+ ụbọchị asaa mgbe ị na-ebubata ihe si n’ebe nzọcha mkpụrụ gị na ebe nzọchapụta mmanụ gị na ebe nzọchapụta mmanya gị. Jeremaya 39:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma Nebuzaradan bụ́ onyeisi ndị nche hapụrụ ụfọdụ n’ime ha, bụ́ ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha, ndị na-enweghị ihe ọ bụla, n’ala Juda;+ n’ụbọchị ahụ, o nyere ha ubi vaịn na ọrụ nke ọ manyere ha ka ha na-arụ.+
13 “Ị ga-eme ememme ụlọ ndò+ ụbọchị asaa mgbe ị na-ebubata ihe si n’ebe nzọcha mkpụrụ gị na ebe nzọchapụta mmanụ gị na ebe nzọchapụta mmanya gị.
10 Ma Nebuzaradan bụ́ onyeisi ndị nche hapụrụ ụfọdụ n’ime ha, bụ́ ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha, ndị na-enweghị ihe ọ bụla, n’ala Juda;+ n’ụbọchị ahụ, o nyere ha ubi vaịn na ọrụ nke ọ manyere ha ka ha na-arụ.+