Aịzaya 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 n’ihi na a pịrị akụ́ ha apị, kweekwa ụta ha niile ekwe.+ A ga-ewerekwa akpụkpọ ụkwụ ịnyịnya ha dị ka nkume siri ike,+ werekwa ụkwụ ụgbọala ha dị ka oké ifufe.+
28 n’ihi na a pịrị akụ́ ha apị, kweekwa ụta ha niile ekwe.+ A ga-ewerekwa akpụkpọ ụkwụ ịnyịnya ha dị ka nkume siri ike,+ werekwa ụkwụ ụgbọala ha dị ka oké ifufe.+