Jeremaya 40:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị Juu niile wee si n’ebe niile a chụsasịrị ha na-alọta, ha wee na-abata n’ala Juda, na-abịakwute Gedalaya n’obodo Mizpa.+ Ha wee na-ebukọta mmanya ha, na-aghọkwa mkpụrụ osisi na-amị n’oge okpomọkụ n’ebe ọ dị ukwuu.
12 Ndị Juu niile wee si n’ebe niile a chụsasịrị ha na-alọta, ha wee na-abata n’ala Juda, na-abịakwute Gedalaya n’obodo Mizpa.+ Ha wee na-ebukọta mmanya ha, na-aghọkwa mkpụrụ osisi na-amị n’oge okpomọkụ n’ebe ọ dị ukwuu.