1 Samuel 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Samuel wee gwa ya okwu ahụ niile, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o zochiiri ya. O wee sị: “Ọ bụ Jehova kwuru ya. Ihe ọ bụla dị ya mma n’anya, ya mee.”+ Ọrụ Ndịozi 20:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 ebe m na-alaghị azụ ịgwa unu nke ọ bụla n’ime ihe ndị bara uru ma ọ bụ izi+ unu ihe n’ihu ọha nakwa site n’ụlọ ruo n’ụlọ.+
18 Samuel wee gwa ya okwu ahụ niile, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o zochiiri ya. O wee sị: “Ọ bụ Jehova kwuru ya. Ihe ọ bụla dị ya mma n’anya, ya mee.”+
20 ebe m na-alaghị azụ ịgwa unu nke ọ bụla n’ime ihe ndị bara uru ma ọ bụ izi+ unu ihe n’ihu ọha nakwa site n’ụlọ ruo n’ụlọ.+