Abụ Ọma 42:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ogbu mmiri na-akpọ ogbu mmiri òkùMgbe ọ nụrụ ụda mmiri gị nke na-asọda asọda.Oké ebili mmiri gị niile+—N’elu m ka ha gafeworo.+ Abụ Ọma 137:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ada bụ́ Babịlọn, onye a ga-ebukọrọ ihe ya,+Obi ụtọ ga-adịrị onye ga-akwụ gị ụgwọ+Mmeso i mesoro anyị.+
7 Ogbu mmiri na-akpọ ogbu mmiri òkùMgbe ọ nụrụ ụda mmiri gị nke na-asọda asọda.Oké ebili mmiri gị niile+—N’elu m ka ha gafeworo.+
8 Ada bụ́ Babịlọn, onye a ga-ebukọrọ ihe ya,+Obi ụtọ ga-adịrị onye ga-akwụ gị ụgwọ+Mmeso i mesoro anyị.+