Ezikiel 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọgwụgwụ gị eruwo,+ m ga-emekwa ka iwe m bịakwasị gị, m ga-ekpekwa gị ikpe dị ka ụzọ gị niile si dị+ ma mee ka ihe arụ gị niile bịakwasị gị.
3 Ọgwụgwụ gị eruwo,+ m ga-emekwa ka iwe m bịakwasị gị, m ga-ekpekwa gị ikpe dị ka ụzọ gị niile si dị+ ma mee ka ihe arụ gị niile bịakwasị gị.