Jeremaya 30:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ọkpụkpụ gị nke gbajiri agbaji enweghị ngwọta.+ Ọnyá gị agaghị ala ala.+ Ezikiel 30:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Nwa nke mmadụ, m ga-agbaji ogwe aka Fero bụ́ eze Ijipt,+ ma, lee! a gaghị eke ya ákwà+ ma ọlị ka ọ laa wee dị ike ijide mma agha.”
12 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ọkpụkpụ gị nke gbajiri agbaji enweghị ngwọta.+ Ọnyá gị agaghị ala ala.+
21 “Nwa nke mmadụ, m ga-agbaji ogwe aka Fero bụ́ eze Ijipt,+ ma, lee! a gaghị eke ya ákwà+ ma ọlị ka ọ laa wee dị ike ijide mma agha.”