Nehọm 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ị̀ ka No-emọn,+ nke dị n’akụkụ ọwa mmiri+ niile nke Naịl, mma? Mmiri gbara ya gburugburu, oké osimiri bụ akụ̀ ya, oké osimiri bụkwa mgbidi ya.
8 Ị̀ ka No-emọn,+ nke dị n’akụkụ ọwa mmiri+ niile nke Naịl, mma? Mmiri gbara ya gburugburu, oké osimiri bụ akụ̀ ya, oké osimiri bụkwa mgbidi ya.