Joshụa 13:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 na Kiriateyim+ na Sibma+ na Ziret-sheha nke dị n’ugwu dị na ndagwurugwu, Ezikiel 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 ya mere, lee, m ga-emeghe mkpọda ugwu nke obodo Moab niile, bụ́ obodo niile dị nso n’ókè nke ala ya, ihe e ji chọọ ala ahụ mma, bụ́ Bet-jeshimọt,+ Bel-mion,+ ruo ọbụna Kiriateyim,+
9 ya mere, lee, m ga-emeghe mkpọda ugwu nke obodo Moab niile, bụ́ obodo niile dị nso n’ókè nke ala ya, ihe e ji chọọ ala ahụ mma, bụ́ Bet-jeshimọt,+ Bel-mion,+ ruo ọbụna Kiriateyim,+