Aịzaya 34:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na Jehova na-eweso mba niile iwe,+ o nwekwara ọnụma megide ndị agha ha niile.+ Ọ ga-ebibi ha; ọ ga-egbu ha.+
2 N’ihi na Jehova na-eweso mba niile iwe,+ o nwekwara ọnụma megide ndị agha ha niile.+ Ọ ga-ebibi ha; ọ ga-egbu ha.+