Aịzaya 21:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Okwu e kwuru megide mbara ọzara: Unu ga-arahụ n’oké ọhịa nke dị na mbara ọzara, unu ìgwè ndị njem nke ndị Didan.+ Jeremaya 25:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 na Didan+ na Tima+ na Bọz na ndị niile na-akpụ ntutu dị n’agba ntị abụọ ha;+
13 Okwu e kwuru megide mbara ọzara: Unu ga-arahụ n’oké ọhịa nke dị na mbara ọzara, unu ìgwè ndị njem nke ndị Didan.+