Jeremaya 23:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Ka ọ̀ dị onye pụrụ izo n’ebe nzuzo, mụ onwe m ewee ghara ịhụ ya?”+ ka Jehova kwuru. “Ọ̀ bụ na mụ onwe m ejupụtaghị eluigwe na ụwa?”+ ka Jehova kwuru.
24 “Ka ọ̀ dị onye pụrụ izo n’ebe nzuzo, mụ onwe m ewee ghara ịhụ ya?”+ ka Jehova kwuru. “Ọ̀ bụ na mụ onwe m ejupụtaghị eluigwe na ụwa?”+ ka Jehova kwuru.