Jeremaya 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ebe ọ bụ na i so ndị ji ụkwụ gbaa ọsọ, ha wee mee ka ike gwụ gị, oleezi otú ị ga-esi soro ịnyịnya gbaa ọsọ?+ Ọ̀ bụ n’ala udo dị ka ị nọ tụsara ahụ́?+ Gịnịzi ka ị ga-eme mgbe ị ga-anọ n’etiti obere ọhịa tojuru etoju nke dị n’akụkụ Jọdan?+
5 Ebe ọ bụ na i so ndị ji ụkwụ gbaa ọsọ, ha wee mee ka ike gwụ gị, oleezi otú ị ga-esi soro ịnyịnya gbaa ọsọ?+ Ọ̀ bụ n’ala udo dị ka ị nọ tụsara ahụ́?+ Gịnịzi ka ị ga-eme mgbe ị ga-anọ n’etiti obere ọhịa tojuru etoju nke dị n’akụkụ Jọdan?+