Diuterọnọmi 28:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova ga-eme ka ọrịa na-efe efe rapara gị n’ahụ́ ruo mgbe o kpochapụrụ gị n’ala ahụ ị na-aga inweta.+
21 Jehova ga-eme ka ọrịa na-efe efe rapara gị n’ahụ́ ruo mgbe o kpochapụrụ gị n’ala ahụ ị na-aga inweta.+