Ọrụ Ndịozi 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee si n’ala ndị Kaldia kwapụ, gaa biri na Heran. Mgbe nna ya nwụsịrị,+ Chineke mere ka o si ebe ahụ o bi kwapụ, bịa biri n’ala a unu bi ugbu a.+
4 O wee si n’ala ndị Kaldia kwapụ, gaa biri na Heran. Mgbe nna ya nwụsịrị,+ Chineke mere ka o si ebe ahụ o bi kwapụ, bịa biri n’ala a unu bi ugbu a.+