Aịzaya 37:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha gbakwara chi ha ọkụ,+ n’ihi na ha abụghị chi,+ kama ha bụ ọrụ aka mmadụ,+ osisi na nkume, ha wee bibie ha.+ Zefanaya 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova ga-emenye ha egwu;+ n’ihi na ọ ga-eme ka chi niile taa ahụ́,+ ndị mmadụ ga-akpọkwara ya isiala,+ onye nke ọ bụla site n’ebe nke ya, bụ́ agwaetiti niile nke mba dị iche iche.+
19 Ha gbakwara chi ha ọkụ,+ n’ihi na ha abụghị chi,+ kama ha bụ ọrụ aka mmadụ,+ osisi na nkume, ha wee bibie ha.+
11 Jehova ga-emenye ha egwu;+ n’ihi na ọ ga-eme ka chi niile taa ahụ́,+ ndị mmadụ ga-akpọkwara ya isiala,+ onye nke ọ bụla site n’ebe nke ya, bụ́ agwaetiti niile nke mba dị iche iche.+