13 Mmadụ agaghị ebi n’ime ya n’ihi iwe Jehova,+ ọ ga-aghọ ebe tọgbọrọ n’efu kpamkpam.+ Onye ọ bụla na-agafere Babịlọn ga-ekporopụ anya na-ele ya ma fụọ mkpọrọhịhị n’ihi ihe otiti niile e tiri ya.+
16 na-asị, ‘Ewoo, ewoo—obodo ukwu ahụ,+ nke na-eyi ákwà linin ọma na nke odo odo na ákwà uhie, nke jikwa ihe ịchọ mma ọlaedo na nkume dị oké ọnụ ahịa na nkume pel+ chọọ onwe ya mma nke ukwuu,