Aịzaya 45:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M ga-enyekwa gị akụ̀+ ndị dị n’ọchịchịrị na akụ̀ ndị e zoro n’ebe dị iche iche zoro ezo, ka i wee mara na mụ onwe m bụ Jehova, Onye na-akpọ gị n’aha gị,+ bụ́ Chineke Izrel.
3 M ga-enyekwa gị akụ̀+ ndị dị n’ọchịchịrị na akụ̀ ndị e zoro n’ebe dị iche iche zoro ezo, ka i wee mara na mụ onwe m bụ Jehova, Onye na-akpọ gị n’aha gị,+ bụ́ Chineke Izrel.