Jenesis 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ọnwa nke asaa, n’abalị iri na asaa n’ọnwa ahụ, ụgbọ+ ahụ kwụsịrị n’ugwu Ararat.+ Jeremaya 50:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 “Lee! Otu ndị si n’ebe ugwu na-abịa; a ga-esi n’ime ime ụwa+ kpalie otu mba ukwu+ na ndị eze ukwu.+
41 “Lee! Otu ndị si n’ebe ugwu na-abịa; a ga-esi n’ime ime ụwa+ kpalie otu mba ukwu+ na ndị eze ukwu.+