Jeremaya 50:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Kaldia ga-aghọ ihe a kwatara n’agha.+ Afọ ga-eju ndị niile ga-akwakọrọ ihe dị n’ime ya,”+ ka Jehova kwuru.
10 Kaldia ga-aghọ ihe a kwatara n’agha.+ Afọ ga-eju ndị niile ga-akwakọrọ ihe dị n’ime ya,”+ ka Jehova kwuru.