1 Ndị Eze 7:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 tinyere ite na shọvel na ọkwá na arịa ndị a niile,+ bụ́ ndị Haịram ji ọla kọpa na-egbuke egbuke rụọrọ Eze Sọlọmọn maka ụlọ Jehova.
45 tinyere ite na shọvel na ọkwá na arịa ndị a niile,+ bụ́ ndị Haịram ji ọla kọpa na-egbuke egbuke rụọrọ Eze Sọlọmọn maka ụlọ Jehova.