1 Ndị Eze 7:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 O wee mee efere+ ọla kọpa iri. Ihe ga-eju efere nke ọ bụla bụ ihe ọ̀tụ̀tụ̀ bat iri anọ. Efere nke ọ bụla dị kubit anọ. E nwere otu efere n’elu nke ọ bụla n’ihe iri ahụ e ji ebu ihe.
38 O wee mee efere+ ọla kọpa iri. Ihe ga-eju efere nke ọ bụla bụ ihe ọ̀tụ̀tụ̀ bat iri anọ. Efere nke ọ bụla dị kubit anọ. E nwere otu efere n’elu nke ọ bụla n’ihe iri ahụ e ji ebu ihe.