2 Ndị Eze 25:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma ogidi abụọ ahụ, oké osimiri ahụ nakwa ihe ndị ahụ e ji ebu ihe Sọlọmọn mere maka ụlọ Jehova, o nweghị otú a pụrụ isi mata ịdị arọ nke ọla kọpa e ji mee ihe ndị a niile.+
16 Ma ogidi abụọ ahụ, oké osimiri ahụ nakwa ihe ndị ahụ e ji ebu ihe Sọlọmọn mere maka ụlọ Jehova, o nweghị otú a pụrụ isi mata ịdị arọ nke ọla kọpa e ji mee ihe ndị a niile.+