Jeremaya 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ha aghaghị ịtụtụkọrọ ndị Izrel fọdụrụ dị ka mkpụrụ vaịn.+ Matịa aka ọzọ dị ka onye na-aghọ mkpụrụ vaịn n’alaka osisi vaịn.”
9 Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Ha aghaghị ịtụtụkọrọ ndị Izrel fọdụrụ dị ka mkpụrụ vaịn.+ Matịa aka ọzọ dị ka onye na-aghọ mkpụrụ vaịn n’alaka osisi vaịn.”