2 Samuel 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma Mefiboshet bi na Jeruselem, n’ihi na ọ bụ na tebụl eze ka ọ na-eri nri mgbe niile;+ ọ dakwara ngwọrọ.+ 1 Ndị Eze 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ị ga-egosikwa ụmụ Bazilaị+ onye Gilied obiọma,* ha ga-esokwa ná ndị na-eri ihe na tebụl gị;+ n’ihi na otú ahụ ka ha bịara m nso+ mgbe m gbapụrụ n’ihu Absalọm nwanne gị.+
13 Ma Mefiboshet bi na Jeruselem, n’ihi na ọ bụ na tebụl eze ka ọ na-eri nri mgbe niile;+ ọ dakwara ngwọrọ.+
7 “Ị ga-egosikwa ụmụ Bazilaị+ onye Gilied obiọma,* ha ga-esokwa ná ndị na-eri ihe na tebụl gị;+ n’ihi na otú ahụ ka ha bịara m nso+ mgbe m gbapụrụ n’ihu Absalọm nwanne gị.+