Aịzaya 5:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Olee ihe ọzọ m kwesịrị ime n’ubi vaịn m nke m na-emebeghị na ya?+ Gịnị mere m ji na-atụ anya ka ọ mịa ezi mkpụrụ vaịn, ya amịa mkpụrụ vaịn ọhịa? Maịka 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Ndị m,+ gịnị ka m mere unu? Oleekwa otú m si mee ka ike m gwụ unu?+ Gbagidenụ m akaebe.+
4 Olee ihe ọzọ m kwesịrị ime n’ubi vaịn m nke m na-emebeghị na ya?+ Gịnị mere m ji na-atụ anya ka ọ mịa ezi mkpụrụ vaịn, ya amịa mkpụrụ vaịn ọhịa?