Jeremaya 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Efuola m, n’ihi ọkpụkpụ m nke gbajiri agbaji!+ Ahụ́ e merụrụ m adịwo oké njọ. Mụ onwe m asịwo: “N’ezie, ihe a bụ ọrịa na-arịa m, m ga-eburukwa ya.+
19 Efuola m, n’ihi ọkpụkpụ m nke gbajiri agbaji!+ Ahụ́ e merụrụ m adịwo oké njọ. Mụ onwe m asịwo: “N’ezie, ihe a bụ ọrịa na-arịa m, m ga-eburukwa ya.+