-
Ezikiel 34:8Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
8 ‘“Dị nnọọ ka m dị ndụ,” ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, “ebe ọ bụ na atụrụ m ghọrọ ihe a na-achịkọrọ n’ike, atụrụ m wee na-abụrụ anụ ọhịa ọ bụla nri, n’ihi na ha enweghị onye na-azụ ha, ndị ọzụzụ atụrụ m achọgharịghị atụrụ m, kama ndị ọzụzụ atụrụ ahụ nọ na-azụ onwe ha,+ ha azụghịkwa atụrụ m,”’
-