Aịzaya 60:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na, lee, ọchịchịrị+ ga-ekpuchi ụwa, oké ọchịchịrị ga-ekpuchikwa mba niile; ma Jehova ga-enwukwasị gị dị ka ìhè, a ga-ahụkwa ebube ya n’ahụ́ gị.+
2 N’ihi na, lee, ọchịchịrị+ ga-ekpuchi ụwa, oké ọchịchịrị ga-ekpuchikwa mba niile; ma Jehova ga-enwukwasị gị dị ka ìhè, a ga-ahụkwa ebube ya n’ahụ́ gị.+