Ilu 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ọ dị mma ka ọ sị gị: “Gbagote ebe a,”+ karịa iweda gị ala n’ihu onye a ma ama, bụ́ onye anya gị hụrụ.+ Luk 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Mgbe mmadụ kpọrọ gị òkù ịbịa oriri alụmdi na nwunye, anọdụla n’ebe kasị elu.+ Ma eleghị anya, ọ kpọrọ onye a na-akwanyere ùgwù karịa gị òkù n’oge ahụ,
7 N’ihi na ọ dị mma ka ọ sị gị: “Gbagote ebe a,”+ karịa iweda gị ala n’ihu onye a ma ama, bụ́ onye anya gị hụrụ.+
8 “Mgbe mmadụ kpọrọ gị òkù ịbịa oriri alụmdi na nwunye, anọdụla n’ebe kasị elu.+ Ma eleghị anya, ọ kpọrọ onye a na-akwanyere ùgwù karịa gị òkù n’oge ahụ,