Ilu 27:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụrụgodị na i jiri ọdụ sụrie onye nzuzu n’ikwe, sụkọta ya na ọka* a kụjara akụja, nzuzu ya agaghị apụ ya apụ n’ahụ́.+ Matiu 19:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ana m asị unu ọzọ, Ọ dịịrị kamel mfe isi n’anya agịga gafere karịa ọgaranya ịba n’alaeze Chineke.”+
22 Ọ bụrụgodị na i jiri ọdụ sụrie onye nzuzu n’ikwe, sụkọta ya na ọka* a kụjara akụja, nzuzu ya agaghị apụ ya apụ n’ahụ́.+
24 Ana m asị unu ọzọ, Ọ dịịrị kamel mfe isi n’anya agịga gafere karịa ọgaranya ịba n’alaeze Chineke.”+